Ọnụ Ọgụgụ 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 wetakwa otu nwa ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie,+ ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile na àjà ọka ya, tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ha.+
19 wetakwa otu nwa ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie,+ ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile na àjà ọka ya, tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ha.+