Ọnụ Ọgụgụ 29:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘N’ụbọchị nke atọ, unu ga-eweta ụmụ oké ehi iri na otu, ebule abụọ, ụmụ ebule iri na anọ ndị gbara otu afọ otu afọ, ndị ahụ́ dị mma;+
20 “‘N’ụbọchị nke atọ, unu ga-eweta ụmụ oké ehi iri na otu, ebule abụọ, ụmụ ebule iri na anọ ndị gbara otu afọ otu afọ, ndị ahụ́ dị mma;+