Ọnụ Ọgụgụ 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 wetakwa otu nwa ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie,+ ma e wezụga àjà nsure ọkụ+ a na-achụ mgbe niile, àjà ọka ya, na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+
25 wetakwa otu nwa ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie,+ ma e wezụga àjà nsure ọkụ+ a na-achụ mgbe niile, àjà ọka ya, na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+