Ọnụ Ọgụgụ 29:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 wetakwa otu ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie,+ ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile, àjà ọka ya, na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+
34 wetakwa otu ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie,+ ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile, àjà ọka ya, na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+