Ọnụ Ọgụgụ 29:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Unu ga-ewetakwa otu oké ehi, otu ebule, ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ, ndị ahụ́ dị mma,+ ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ, àjà a na-esure n’ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova;
36 Unu ga-ewetakwa otu oké ehi, otu ebule, ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ, ndị ahụ́ dị mma,+ ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ, àjà a na-esure n’ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova;