Ọnụ Ọgụgụ 29:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 wetakwa otu ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie,+ ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile na àjà ọka ya, na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+
38 wetakwa otu ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie,+ ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile na àjà ọka ya, na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+