Ọnụ Ọgụgụ 31:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ndị ahụ a họpụtara n’ime puku kwuru puku ndị agha,+ bụ́ ndị isi otu puku otu puku ndị agha na ndị isi otu narị otu narị ndị agha,+ wee bịakwute Mozis,
48 Ndị ahụ a họpụtara n’ime puku kwuru puku ndị agha,+ bụ́ ndị isi otu puku otu puku ndị agha na ndị isi otu narị otu narị ndị agha,+ wee bịakwute Mozis,