Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 1:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Ndị ikom ụfọdụ ga-eso unu, otu onye ga-esi n’otu ebo; onye nke ọ bụla ga-abụ onyeisi nke ụlọ ndị nna ya.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 1:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ ahụ kpọọ, bụ́ ndị isi+ nke ebo ndị nna ha. Ha bụ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+

  • Ọnụ Ọgụgụ 31:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Mozis wee weso ndị a họpụtara n’etiti ndị agha+ ahụ iwe, bụ́ ndị isi otu puku otu puku ndị agha nakwa ndị isi otu narị otu narị ndị agha, bụ́ ndị si agha ahụ na-alọta.

  • Diuterọnọmi 1:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 M wee kpọrọ ndị isi nke ebo unu niile, ndị ikom maara ihe ma nwee ahụmahụ, wee mee ha ndị isi unu, ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha na ndị isi nke ndị agha iri ise ndị agha iri ise na ndị isi nke ndị agha iri ndị agha iri nakwa ndị na-elekọta ebo unu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya