Ọnụ Ọgụgụ 31:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E wee si n’etiti puku kwuru puku+ ụmụ Izrel họpụta otu puku mmadụ n’otu ebo, puku mmadụ iri na abụọ a kwadebere ka ha soro ná ndị agha.+
5 E wee si n’etiti puku kwuru puku+ ụmụ Izrel họpụta otu puku mmadụ n’otu ebo, puku mmadụ iri na abụọ a kwadebere ka ha soro ná ndị agha.+