Ọnụ Ọgụgụ 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Nke a ga-abụ ókè unu n’ebe ugwu: Unu ga-amalite n’Osimiri Ukwu kpaa ókè ya ruo n’Ugwu Họọ.+