Diuterọnọmi 2:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ya n’aka anyị,+ anyị wee merie ya+ na ụmụ ya ndị ikom nakwa ndị ya niile.
33 Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ya n’aka anyị,+ anyị wee merie ya+ na ụmụ ya ndị ikom nakwa ndị ya niile.