Diuterọnọmi 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ ma bibie+ obodo ọ bụla, gbuokwa ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị. Ọ dịghị onye anyị hapụrụ ndụ.
34 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ ma bibie+ obodo ọ bụla, gbuokwa ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị. Ọ dịghị onye anyị hapụrụ ndụ.