Diuterọnọmi 2:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Anyị weghaara obodo ya niile n’oge ahụ ma bibie ha niile, gbuokwa ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ụmụaka. E nweghị onye anyị hapụrụ ndụ.+
34 Anyị weghaara obodo ya niile n’oge ahụ ma bibie ha niile, gbuokwa ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ụmụaka. E nweghị onye anyị hapụrụ ndụ.+