Diuterọnọmi 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Jeenụ ije n’ụzọ+ niile Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu, ka unu wee dị ndụ, ka ihe wee gaziere unu,+ ka ụbọchị unu ga-ebi n’ala ahụ unu ga-enweta wee dịkwa ogologo.
33 Jeenụ ije n’ụzọ+ niile Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu, ka unu wee dị ndụ, ka ihe wee gaziere unu,+ ka ụbọchị unu ga-ebi n’ala ahụ unu ga-enweta wee dịkwa ogologo.