Diuterọnọmi 5:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Na-emenụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu,+ ka unu wee dị ndụ, ka ihe wee gaziere unu, ka unu wee bitee aka n’ala ahụ unu ga-enweta.+
33 Na-emenụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu,+ ka unu wee dị ndụ, ka ihe wee gaziere unu, ka unu wee bitee aka n’ala ahụ unu ga-enweta.+