-
Diuterọnọmi 12:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Ọ ga-erukwa na ebe ahụ+ Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ ime ka aha ya biri bụ ebe unu ga-eweta ihe niile m na-enye unu iwu ka unu weta, àjà nsure ọkụ+ unu na àjà nkịtị unu, otu ụzọ n’ụzọ iri+ unu na onyinye+ unu na-eweta na ihe ọ bụla unu họọrọ ịbụ onyinye e kwere ná nkwa+ nke unu ga-ekwe Jehova ná nkwa.
-