Diuterọnọmi 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ndị isi agha+ ga-agwakwa ha, sị, ‘È nwere onye wuru ụlọ ọhụrụ nke na-agbapebeghị ya? Ya laghachi n’ụlọ ya, a dịghị ama ama ya anwụọ n’agha, onye ọzọ ewee gbapee ya.+
5 “Ndị isi agha+ ga-agwakwa ha, sị, ‘È nwere onye wuru ụlọ ọhụrụ nke na-agbapebeghị ya? Ya laghachi n’ụlọ ya, a dịghị ama ama ya anwụọ n’agha, onye ọzọ ewee gbapee ya.+