Ọnụ Ọgụgụ 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mozis wee weso ndị a họpụtara n’etiti ndị agha+ ahụ iwe, bụ́ ndị isi otu puku otu puku ndị agha nakwa ndị isi otu narị otu narị ndị agha, bụ́ ndị si agha ahụ na-alọta. Diuterọnọmi 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume.
14 Mozis wee weso ndị a họpụtara n’etiti ndị agha+ ahụ iwe, bụ́ ndị isi otu puku otu puku ndị agha nakwa ndị isi otu narị otu narị ndị agha, bụ́ ndị si agha ahụ na-alọta.
18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume.