Diuterọnọmi 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Na ihe ọma dị iche iche nke ụwa na ihe jupụtara n’ime ya,+Tinyere amara nke Onye ahụ bi n’osisi ogwu.+Ka ha dị n’isi Josef+Nakwa n’opu isi nke onye e si n’etiti ụmụnne ya họrọ.+
16 Na ihe ọma dị iche iche nke ụwa na ihe jupụtara n’ime ya,+Tinyere amara nke Onye ahụ bi n’osisi ogwu.+Ka ha dị n’isi Josef+Nakwa n’opu isi nke onye e si n’etiti ụmụnne ya họrọ.+