Ọpụpụ 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe Jehova hụrụ na ọ tụgharịrị iji leruo ya anya, ozugbo ahụ Chineke si n’etiti osisi ogwu ahụ kpọọ ya òkù, sị: “Mozis! Mozis!” o wee sị: “Lee m.”+ Ọrụ Ndịozi 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Mgbe afọ iri anọ gasịrị, otu mmụọ ozi pụtara ìhè n’ihu ya n’ala ịkpa nke Ugwu Saịnaị, n’ọkụ na-enwu n’osisi ogwu.+
4 Mgbe Jehova hụrụ na ọ tụgharịrị iji leruo ya anya, ozugbo ahụ Chineke si n’etiti osisi ogwu ahụ kpọọ ya òkù, sị: “Mozis! Mozis!” o wee sị: “Lee m.”+
30 “Mgbe afọ iri anọ gasịrị, otu mmụọ ozi pụtara ìhè n’ihu ya n’ala ịkpa nke Ugwu Saịnaị, n’ọkụ na-enwu n’osisi ogwu.+