Ọpụpụ 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ ozi Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’ire ọkụ n’etiti otu osisi ogwu.+ Ka ọ nọ na-ele anya, lee, ọkụ nọ na-enwu n’osisi ogwu ahụ ma o reghị osisi ogwu ahụ. Aịzaya 63:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’oge niile ha nọ na-ata ahụhụ, ọ nọ na-ewute ya.+ Onye ozi nke ya zọpụtara ha.+ Ọ gbapụtara ha n’ihi ịhụnanya na ọmịiko ya,+ o wee bulie ha, na-ekukwa ha ụbọchị niile kemgbe oge dị anya gara aga.+
2 Mmụọ ozi Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’ire ọkụ n’etiti otu osisi ogwu.+ Ka ọ nọ na-ele anya, lee, ọkụ nọ na-enwu n’osisi ogwu ahụ ma o reghị osisi ogwu ahụ.
9 N’oge niile ha nọ na-ata ahụhụ, ọ nọ na-ewute ya.+ Onye ozi nke ya zọpụtara ha.+ Ọ gbapụtara ha n’ihi ịhụnanya na ọmịiko ya,+ o wee bulie ha, na-ekukwa ha ụbọchị niile kemgbe oge dị anya gara aga.+