Joshụa 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ebe ndịda bụ nke Ifrem, ebe ugwu abụrụ nke Manase, oké osimiri wee bụrụ ókè ya;+ n’ebe ugwu, Manase ruru Asha, n’ebe ọwụwa anyanwụ, Manase ruru Ịsaka.
10 Ebe ndịda bụ nke Ifrem, ebe ugwu abụrụ nke Manase, oké osimiri wee bụrụ ókè ya;+ n’ebe ugwu, Manase ruru Asha, n’ebe ọwụwa anyanwụ, Manase ruru Ịsaka.