Ndị Ikpe 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee na-efe Jehova n’ụbọchị niile nke Jọshụa nakwa n’ụbọchị niile nke ndị okenye, bụ́ ndị dịrị ndụ mgbe Jọshụa nwụsịrị, ndị hụkwara oké ọrụ niile Jehova rụụrụ Izrel.+
7 Ha wee na-efe Jehova n’ụbọchị niile nke Jọshụa nakwa n’ụbọchị niile nke ndị okenye, bụ́ ndị dịrị ndụ mgbe Jọshụa nwụsịrị, ndị hụkwara oké ọrụ niile Jehova rụụrụ Izrel.+