Ndị Ikpe 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M gwakwara unu, sị: “Abụ m Jehova Chineke unu.+ Unu atụla chi ndị Amọraịt+ unu bi n’ala ha egwu.”+ Ma unu egeghị ntị n’olu m.’”+
10 M gwakwara unu, sị: “Abụ m Jehova Chineke unu.+ Unu atụla chi ndị Amọraịt+ unu bi n’ala ha egwu.”+ Ma unu egeghị ntị n’olu m.’”+