Ndị Ikpe 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee sị ya: “Biko, Jehova. Gịnị ka m ga-eji zọpụta Izrel?+ Lee! Ọ bụ ezinụlọ* m si pụta kacha nta na Manase, ọ bụkwa m kacha nta n’ụlọ nna m.”+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:15 Ụlọ Nche,8/1/2000, p. 16-17
15 O wee sị ya: “Biko, Jehova. Gịnị ka m ga-eji zọpụta Izrel?+ Lee! Ọ bụ ezinụlọ* m si pụta kacha nta na Manase, ọ bụkwa m kacha nta n’ụlọ nna m.”+