1 Samuel 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Sọl wee zaa, sị: “Ọ̀ bụ na mụ abụghị onye ebo Benjamin nke kasị nta+ n’ebo niile nke Izrel,+ ọ̀ bụkwa na ezinụlọ m abụghị nke kasị nta n’ezinụlọ niile nke ebo Benjamin?+ Gịnịzi mere i ji gwa m ihe dị otú a?”+ Luk 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na onye na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+ Ndị Filipaị 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+
21 Sọl wee zaa, sị: “Ọ̀ bụ na mụ abụghị onye ebo Benjamin nke kasị nta+ n’ebo niile nke Izrel,+ ọ̀ bụkwa na ezinụlọ m abụghị nke kasị nta n’ezinụlọ niile nke ebo Benjamin?+ Gịnịzi mere i ji gwa m ihe dị otú a?”+
11 N’ihi na onye na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+
3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+