Ndị Ikpe 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe ọ na-alọta, o jidere otu nwa okorobịa onye Sọkọt+ wee jụọ ya ajụjụ.+ O wee depụtara ya aha ndị isi nke Sọkọt+ na ndị okenye ya, ndị ikom iri asaa na asaa.
14 Mgbe ọ na-alọta, o jidere otu nwa okorobịa onye Sọkọt+ wee jụọ ya ajụjụ.+ O wee depụtara ya aha ndị isi nke Sọkọt+ na ndị okenye ya, ndị ikom iri asaa na asaa.