Ndị Ikpe 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee sị ha: “Ha bụ ụmụnne m, nne ji mụ na ha. Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, a sị na unu hapụrụ ha ndụ, m garaghị egbu unu.”+
19 O wee sị ha: “Ha bụ ụmụnne m, nne ji mụ na ha. Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, a sị na unu hapụrụ ha ndụ, m garaghị egbu unu.”+