Ndị Ikpe 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Nna ya na nne ya amaghị na ihe ahụ si n’aka Jehova,+ na ọ na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel+ n’oge ahụ.
4 Ma Nna ya na nne ya amaghị na ihe ahụ si n’aka Jehova,+ na ọ na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel+ n’oge ahụ.