Ndị Ikpe 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe nwa oge gasịrị, ọ gaghachiri ịkpọrọ ya laa.+ N’oge a, ọ banyere ka o lee ozu ọdụm ahụ, ma, lee, aṅụ bejuru n’ozu ọdụm ahụ, mmanụ aṅụ dịkwa na ya.+
8 Mgbe nwa oge gasịrị, ọ gaghachiri ịkpọrọ ya laa.+ N’oge a, ọ banyere ka o lee ozu ọdụm ahụ, ma, lee, aṅụ bejuru n’ozu ọdụm ahụ, mmanụ aṅụ dịkwa na ya.+