Ndị Ikpe 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Akpịrị wee kpọwa ya nkụ, o wee malite ịkpọku Jehova, sị: “Ọ bụ gị nyere ohu gị nzọpụta a dị ukwuu,+ ugbu a, agụụ mmiri ọ̀ ga-agụgbu m, m̀ ga-adabakwa n’aka ndị a na-ebighị úgwù?”+
18 Akpịrị wee kpọwa ya nkụ, o wee malite ịkpọku Jehova, sị: “Ọ bụ gị nyere ohu gị nzọpụta a dị ukwuu,+ ugbu a, agụụ mmiri ọ̀ ga-agụgbu m, m̀ ga-adabakwa n’aka ndị a na-ebighị úgwù?”+