Abụ Ọma 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, bilie!+ Chineke m,+ biko, zọpụta m!+Tie ndị iro m niile ihe n’agba.+Kụpụsịa ndị ajọ omume ezé.+ Abụ Ọma 18:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ònye bụ Chineke ma e wezụga Jehova?+Ònyekwa bụ oké nkume ma e wezụga Chineke anyị?+ Abụ Ọma 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+
7 Jehova, biko, bilie!+ Chineke m,+ biko, zọpụta m!+Tie ndị iro m niile ihe n’agba.+Kụpụsịa ndị ajọ omume ezé.+
3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+