1 Samuel 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dịghị onye dị nsọ nke dị ka Jehova, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga gị;+Ọ dịghịkwa oké nkume nke dị ka Chineke anyị.+ 2 Samuel 22:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na ònye bụ Chineke ma e wezụga Jehova,+Ònyekwa bụ oké nkume ma e wezụga Chineke anyị?+ Abụ Ọma 86:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dịghị onye dị ka gị n’etiti chi niile, Jehova,+Ọ dịghịkwa ọrụ yiri ọrụ gị.+ Aịzaya 45:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+ E wezụga m, ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ.+ M ga-eke gị ihe n’úkwù, ọ bụ ezie na ị maghị m,
2 Ọ dịghị onye dị nsọ nke dị ka Jehova, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga gị;+Ọ dịghịkwa oké nkume nke dị ka Chineke anyị.+
5 Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+ E wezụga m, ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ.+ M ga-eke gị ihe n’úkwù, ọ bụ ezie na ị maghị m,