Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 N’ihi na oké nkume ha adịghị ka Oké Nkume anyị,+

      Ọbụna ndị iro anyị ga-ekweta nke a.+

  • 1 Samuel 2:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Ọ dịghị onye dị nsọ nke dị ka Jehova, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga gị;+

      Ọ dịghịkwa oké nkume nke dị ka Chineke anyị.+

  • Abụ Ọma 18:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 N’ihi na ònye bụ Chineke ma e wezụga Jehova?+

      Ònyekwa bụ oké nkume ma e wezụga Chineke anyị?+

  • Abụ Ọma 94:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ma Jehova ga-aghọrọ m ebe dị elu e wusiri ike,+

      Chineke m ga-aghọkwara m oké nkume bụ́ ebe mgbaba.+

  • Abụ Ọma 95:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 95 Bịanụ ka anyị tikuo Jehova mkpu ọṅụ!+

      Ka anyị tikuo Oké Nkume nke nzọpụta anyị mkpu mmeri.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya