Ndị Ikpe 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee sị: “Bilienụ ka anyị gaa buso ha agha; n’ihi na anyị ahụwo ala ahụ, ma, lee! ọ dị mma nke ukwuu.+ Unu egbula oge. Unu adịla umengwụ ịbanye nweta ala ahụ.+
9 Ha wee sị: “Bilienụ ka anyị gaa buso ha agha; n’ihi na anyị ahụwo ala ahụ, ma, lee! ọ dị mma nke ukwuu.+ Unu egbula oge. Unu adịla umengwụ ịbanye nweta ala ahụ.+