Rut 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ghọwokwa onye na-eweghachi mkpụrụ obi gị na onye ga-elekọta gị n’agadi,+ n’ihi na nwunye nwa gị nke hụrụ gị n’anya,+ bụ́ onye ka ụmụ ndị ikom asaa mma,+ amụwo ya.”
15 Ọ ghọwokwa onye na-eweghachi mkpụrụ obi gị na onye ga-elekọta gị n’agadi,+ n’ihi na nwunye nwa gị nke hụrụ gị n’anya,+ bụ́ onye ka ụmụ ndị ikom asaa mma,+ amụwo ya.”