Rut 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Rut wee sị: “Arịọla m ka m hapụ gị, ka m kwụsị iso gị; n’ihi na ebe ị gara ka m ga-aga, ebe ị ga-arahụ ka m ga-arahụ.+ Ndị gị ga-abụ ndị m,+ Chineke gị ga-abụkwa Chineke m.+ 1 Ndị Kọrịnt 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ọ dịghị akpa àgwà na-ekwesịghị ekwesị,+ ọ dịghị achọ ọdịmma nke ya,+ ọ dịghị abụ nke a kpasuru iwe.+ Ọ dịghị agụkọ ihe ọjọọ.+
16 Rut wee sị: “Arịọla m ka m hapụ gị, ka m kwụsị iso gị; n’ihi na ebe ị gara ka m ga-aga, ebe ị ga-arahụ ka m ga-arahụ.+ Ndị gị ga-abụ ndị m,+ Chineke gị ga-abụkwa Chineke m.+
5 ọ dịghị akpa àgwà na-ekwesịghị ekwesị,+ ọ dịghị achọ ọdịmma nke ya,+ ọ dịghị abụ nke a kpasuru iwe.+ Ọ dịghị agụkọ ihe ọjọọ.+