1 Samuel 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee wakpo ala ahụ, ma ọ hapụghị ma nwoke ma nwaanyị ndụ;+ ọ chịkwaara ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi na ịnyịnya ibu na kamel na uwe, e mesịa, ọ laghachiri wee bịakwute Ekish.
9 Devid wee wakpo ala ahụ, ma ọ hapụghị ma nwoke ma nwaanyị ndụ;+ ọ chịkwaara ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi na ịnyịnya ibu na kamel na uwe, e mesịa, ọ laghachiri wee bịakwute Ekish.