1 Samuel 27:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Devid gaa ịlụso ndị a agha, ọ na-egbu ma nwoke ma nwaanyị.+ Ma ọ na-achịrị ewu na atụrụ, ehi, jakị, kamel, na uwe. Ya mechaa, ya alaghachikwuru Ekish.
9 Devid gaa ịlụso ndị a agha, ọ na-egbu ma nwoke ma nwaanyị.+ Ma ọ na-achịrị ewu na atụrụ, ehi, jakị, kamel, na uwe. Ya mechaa, ya alaghachikwuru Ekish.