1 Samuel 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ngwa ngwa, Devid gawara, ya na narị ndị ikom isii+ ya na ha so, ha wee ruo n’iyi ndagwurugwu Bisọ, ndị ikom bụ́ ndị a ga-ahapụ n’ebe ahụ wee kwụsị.
9 Ngwa ngwa, Devid gawara, ya na narị ndị ikom isii+ ya na ha so, ha wee ruo n’iyi ndagwurugwu Bisọ, ndị ikom bụ́ ndị a ga-ahapụ n’ebe ahụ wee kwụsị.