2 Samuel 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee sị: “Ọ dị mma! Mụ na gị ga-agba ndụ. Naanị otu ihe ka m na-achọ n’aka gị: ‘Ị gaghị ahụ ihu m+ ọ gwụkwala ma ì bu ụzọ kpọta Maịkal,+ ada Sọl, mgbe ị ga-abịa ịhụ ihu m.’”
13 O wee sị: “Ọ dị mma! Mụ na gị ga-agba ndụ. Naanị otu ihe ka m na-achọ n’aka gị: ‘Ị gaghị ahụ ihu m+ ọ gwụkwala ma ì bu ụzọ kpọta Maịkal,+ ada Sọl, mgbe ị ga-abịa ịhụ ihu m.’”