2 Samuel 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Joab wee bakwuru eze, sị: “Gịnị bụ ihe a i mere?+ Lee! Abna bịakwutere gị. Gịnị mere i ji hapụ ya ka ọ lawa, o wee lawa n’udo?
24 Joab wee bakwuru eze, sị: “Gịnị bụ ihe a i mere?+ Lee! Abna bịakwutere gị. Gịnị mere i ji hapụ ya ka ọ lawa, o wee lawa n’udo?