2 Samuel 3:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị maara Abna nwa Nee nke ọma, na ihe ọ bịara bụ ka ọ ghọgbuo gị, ka ọ mara ọpụpụ gị na mbata gị,+ marakwa ihe niile ị na-eme.”+
25 Ị maara Abna nwa Nee nke ọma, na ihe ọ bịara bụ ka ọ ghọgbuo gị, ka ọ mara ọpụpụ gị na mbata gị,+ marakwa ihe niile ị na-eme.”+