6 Ekish+ wee kpọọ Devid, sị ya: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ị bụ ezigbo mmadụ, ọpụpụ i so m na-apụ na mbata i so m na-abata+ n’ebe anyị mara ụlọikwuu dị m mma;+ n’ihi na ahụghị m ihe ọjọọ i mere malite n’ụbọchị ị bịakwutere m ruo taa.+ Ma ndị isi+ na-ele gị anya ọjọọ.