Ọnụ Ọgụgụ 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 bụ́ onye ga na-apụ, na-abata n’ihu ha, onye ga na-edu ha na-apụ, na-edu ha na-abata,+ ka nzukọ Jehova ghara ịdị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.”+ Abụ Ọma 121:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-eche gị nche mgbe ị na-apụ apụ na mgbe ị na-abata abata,+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+
17 bụ́ onye ga na-apụ, na-abata n’ihu ha, onye ga na-edu ha na-apụ, na-edu ha na-abata,+ ka nzukọ Jehova ghara ịdị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.”+
8 Jehova ga-eche gị nche mgbe ị na-apụ apụ na mgbe ị na-abata abata,+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+