2 Samuel 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Devid wee gwa Joab na ndị niile ya na ha nọ, sị: “Dọwaanụ uwe unu,+ keekwanụ ákwà iru uju n’úkwù,+ kwaakwanụ ákwá arịrị n’ihu Abna.” Ọbụna Eze Devid nọ na-ejegharị n’azụ ihe ndina ya.
31 Devid wee gwa Joab na ndị niile ya na ha nọ, sị: “Dọwaanụ uwe unu,+ keekwanụ ákwà iru uju n’úkwù,+ kwaakwanụ ákwá arịrị n’ihu Abna.” Ọbụna Eze Devid nọ na-ejegharị n’azụ ihe ndina ya.