Jenesis 37:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jekọb wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma kee ákwà iru uju n’úkwù ya wee na-eruru nwa ya uju ruo ọtụtụ ụbọchị.+ 2 Ndị Eze 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee ruo na ngwa ngwa Eze Hezekaya+ nụrụ ya, ọ dọwara uwe+ ya ozugbo wee chịrị ákwà iru uju+ kpuchie onwe ya ma bata n’ụlọ Jehova.+
34 Jekọb wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma kee ákwà iru uju n’úkwù ya wee na-eruru nwa ya uju ruo ọtụtụ ụbọchị.+
19 O wee ruo na ngwa ngwa Eze Hezekaya+ nụrụ ya, ọ dọwara uwe+ ya ozugbo wee chịrị ákwà iru uju+ kpuchie onwe ya ma bata n’ụlọ Jehova.+