2 Samuel 3:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Eze wee gaa n’ihu ịsị ndị na-ejere ya ozi: “Ọ̀ bụ na unu amaghị na ọ bụ onyeisi na onye ukwu nwụrụ taa n’Izrel?+
38 Eze wee gaa n’ihu ịsị ndị na-ejere ya ozi: “Ọ̀ bụ na unu amaghị na ọ bụ onyeisi na onye ukwu nwụrụ taa n’Izrel?+