2 Samuel 3:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Eze gwaziri ndị na-ejere ya ozi, sị: “Ọ̀ bụ na unu amaghị na ọ bụ onyeisi na onye ukwu nwụrụ taa n’Izrel?+
38 Eze gwaziri ndị na-ejere ya ozi, sị: “Ọ̀ bụ na unu amaghị na ọ bụ onyeisi na onye ukwu nwụrụ taa n’Izrel?+