2 Samuel 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee jụọ ya, sị : “Gịnị mere ihu gị, bụ́ nwa eze, ji agbarụ agbarụ otú a, kwa ụtụtụ? Ị́ gaghị agwa m?”+ Amnọn wee sị ya: “Ahụrụ m Tema nwanne+ Absalọm bụ́ nwanne m nwoke n’anya.”+
4 O wee jụọ ya, sị : “Gịnị mere ihu gị, bụ́ nwa eze, ji agbarụ agbarụ otú a, kwa ụtụtụ? Ị́ gaghị agwa m?”+ Amnọn wee sị ya: “Ahụrụ m Tema nwanne+ Absalọm bụ́ nwanne m nwoke n’anya.”+